Music] Tusharp – Uzu Ego

Tusharp

 

 

Tusharp returns again with another ogene dance song. This comes as a backup to his previously released single – Ije Ego.

 

 

 

 

Download MP3 Below

Download Now

 

 

 

Lyrics

 

 

Chorus

 

Iyo ko ko na egwu eme,achala ugo nwanyi bia gbalum egwu,imana igbata egwum ofuma nma egbulughi ehi,okwa obele nmowu melu obodo edelu Jim Jim,enenie nwa ite nwa ite akpanyio oku

 

 

Hook

 

Boys oye oye, girls oye oye,isili na inia eyi, isili na inia eyi eyi,uzu uzu uzu uzu uzu uzu

 

 

Verse 1

 

Esidi be onye eje be onye,isi na aguba adilo nko ebe mens buzi obi ka akpo,weluya Choi,maka igbahalia too much elesigi afia, my men bu kwa ezigbo afia,ha ga elegi ezigbo afia,etolum na nkanu na ugbo nkanu ebe mens bu kwa Gee,so nwa pako emela tutu gaga maka utu aka,maka mens na atu utu aka ma idanyelufa na ofu aka,mens fuwa,,hah,,asingi sewa.

 

Repeat Chorus

 

Repeat Hook

 

Verse 2

 

Amala kazi nkunu, follow me to ugbo nkanu, show me the way,ebe mens na atupu nkunu tuzienum nku,nku bu ego,obi cubana Ibu ezigbo onye nku,nwata anayoeze ibu ezigbo onye nku,kedu maka emeka ofor ibu ezigbo onye nku,attor eze ibu ezigbo onye nku,e money ibu ezigbo onye nko hah

 

 

Repeat Chorus

 

Repeat Hook

Leave a Reply

Your email address will not be published.